-
Ndị Rom 3:21, 22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ma ugbu a, o doola anya na mmadụ ga-abụli onye ezi omume n’anya Chineke ma ọ bụrụ na ọ naghị eme ihe e kwuru n’iwu.+ Ọ bụ ihe Iwu Mosis na Akwụkwọ Ndị Amụma* gbara àmà ya.+ 22 N’eziokwu, ndị niile nwere okwukwe ga-abụli ndị ezi omume n’anya Chineke n’ihi okwukwe ha nwere na Jizọs Kraịst maka na e nweghị ihe dị iche n’otu onye na ibe ya.+
-