Ndị Rom 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè na mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke+ n’adabereghị n’iwu, dị ka Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma+ na-agba àmà ya;+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:21 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 20
21 Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè na mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke+ n’adabereghị n’iwu, dị ka Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma+ na-agba àmà ya;+