Ndị Rom 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ihe ndị e dere n’Iwu ahụ, bụ́ “Akwala iko,+ Egbula ọchụ,+ Ezula ohi,+ Enwela anyaukwu,”+ na ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu, ka a chịkọtara n’okwu a, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+
9 N’ihi na ihe ndị e dere n’Iwu ahụ, bụ́ “Akwala iko,+ Egbula ọchụ,+ Ezula ohi,+ Enwela anyaukwu,”+ na ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu, ka a chịkọtara n’okwu a, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+