Ndị Rom 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na e dere n’iwu, sị, “Akwala iko,+ egbula mmadụ,*+ ezula ohi,+ enwela anyaukwu.”+ A chịkọtara iwu ndị a na iwu ọ bụla ọzọ n’otu iwu, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+
9 N’ihi na e dere n’iwu, sị, “Akwala iko,+ egbula mmadụ,*+ ezula ohi,+ enwela anyaukwu.”+ A chịkọtara iwu ndị a na iwu ọ bụla ọzọ n’otu iwu, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+