Levitikọs 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Abọla ọbọ,+ eburula ụmụ ndị gị+ iwe n’obi; hụ mmadụ ibe gị n’anya dị ka onwe gị.+ Abụ m Jehova. Matiu 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Sọpụrụ nna gị na nne gị,+ na, Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.”+ Matiu 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Nke abụọ, nke dị ka ya, bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị.’+ Luk 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ònye n’ime mmadụ atọ a yiri gị ka onye gosiri na ya bụ onye agbata obi+ nke nwoke ahụ dabara n’aka ndị na-apụnara mmadụ ihe?”
36 Ònye n’ime mmadụ atọ a yiri gị ka onye gosiri na ya bụ onye agbata obi+ nke nwoke ahụ dabara n’aka ndị na-apụnara mmadụ ihe?”