Jenesis 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, Jehova sịrị: “Mmụọ m+ agaghị enwere mmadụ ndidi ruo mgbe a na-akaghị aka+ n’ihi na ya onwe ya bụ anụ ahụ́.+ N’ihi ya, ụbọchị ya ga-adị otu narị afọ na iri abụọ.”+ Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+
3 E mesịa, Jehova sịrị: “Mmụọ m+ agaghị enwere mmadụ ndidi ruo mgbe a na-akaghị aka+ n’ihi na ya onwe ya bụ anụ ahụ́.+ N’ihi ya, ụbọchị ya ga-adị otu narị afọ na iri abụọ.”+