22 Ọ bụrụ na Chineke ji ogologo ntachi obi dị ukwuu hapụ arịa ndị dịịrị ọnụma, bụ́ ndị a ga-ebibi ebibi, ọ bụ ezie na o nwere ọchịchọ igosi ọnụma ya na ime ka a mara ike ya,+
20 bụ́ ndị nupụrụ isi n’oge gara aga,+ mgbe Chineke ji ndidi+ na-echere n’ụbọchị Noa, mgbe a nọ na-ewu ụgbọ+ ahụ nke e ji buru mmadụ ole na ole, ya bụ, mkpụrụ obi asatọ, gafee mmiri ahụ n’enweghị ihe mere ha.+