1 Pita 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị mmụọ ozi a nupụrụ isi n’oge Noa.+ N’oge ahụ, Chineke nwere ndidi, cherekwa mgbe a nọ na-arụ ụgbọ+ Noa. E ji ụgbọ ahụ buru mmadụ ole na ole, ya bụ, mkpụrụ obi asatọ,* gafee mmiri ahụ n’enweghị ihe mere ha.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:20 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2023, p. 10-11 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 6-711/1/2001, p. 9-10
20 Ndị mmụọ ozi a nupụrụ isi n’oge Noa.+ N’oge ahụ, Chineke nwere ndidi, cherekwa mgbe a nọ na-arụ ụgbọ+ Noa. E ji ụgbọ ahụ buru mmadụ ole na ole, ya bụ, mkpụrụ obi asatọ,* gafee mmiri ahụ n’enweghị ihe mere ha.+