2 ụmụ ezi Chineke+ malitere ịhụ na ụmụ nwaanyị ndị mmadụ mụrụ mara mma. Ha wee na-alụrụ ụmụ nwaanyị ndị ha họọrọ. 3 Jehova wee sị: “Agaghị m agbachi mmadụ nkịtị ruo mgbe ebighị ebi+ n’ihi na mmadụ bụ naanị anụ ahụ́. N’ihi ya, ọ ga-adị ndụ otu narị afọ na iri abụọ (120).”+