4 N’ihi na ọ fọrọ naanị ụbọchị asaa ka m mee ka mmiri zoo+ n’ụwa ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ M ga-ekpochapụkwa ihe ọ bụla dị ndụ m kere eke n’ụwa.”+
20 Ndị mmụọ ozi a nupụrụ isi n’oge Noa.+ N’oge ahụ, Chineke nwere ndidi, cherekwa mgbe a nọ na-arụ ụgbọ+ Noa. E ji ụgbọ ahụ buru mmadụ ole na ole, ya bụ, mkpụrụ obi asatọ,* gafee mmiri ahụ n’enweghị ihe mere ha.+