Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 3:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 N’ihi ya, ndị mmadụ amataghị nke bụ́ mkpu ọṅụ+ na nke bụ́ mkpu ákwá ndị mmadụ na-eti, n’ihi na ndị mmadụ nọ na-eti oké mkpu, a nọkwa ọbụna n’ebe dị anya na-anụ ya.

  • Abụ Ọma 126:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 126 Mgbe Jehova kpọlatara ndị Zayọn a dọọrọ n’agha,+

      Ọ dị anyị ka ọ̀ bụ ná nrọ.+

  • Aịzaya 51:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta, tiri mkpu ọṅụ bata na Zayọn,+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ.+ Iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+

  • Ezikiel 20:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 “‘N’ihi na n’ugwu nsọ m, n’ugwu dị n’ebe dị elu n’Izrel,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘n’ebe ahụ ka ha onwe ha, ya bụ, ụlọ Izrel dum, ga-efe m, n’ala ha.+ N’ebe ahụ ka ihe ha ga-atọ m ụtọ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m ga-achọ onyinye unu na mkpụrụ mbụ nke ihe unu na-enye, bụ́ ihe nsọ unu niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya