Ezra 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ọ bụla n’ime unu, n’etiti ndị ya niile, ka Chineke ya nọnyere ya.+ Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, ma wughachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel—ọ bụ ya bụ ezi Chineke+—bụ́ ụlọ dị na Jeruselem.+ Abụ Ọma 53:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A sị nnọọ na nzọpụta dị ukwuu ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+ Abụ Ọma 85:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 85 Jehova, ala gị na-eme gị obi ụtọ;+Ị kpọghachitewo ndị Jekọb a dọọrọ n’agha.+ Hosia 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma gị onwe gị, Juda, a kwadebeworo gị owuwe ihe ubi, mgbe m ga-achịkọtaghachi ndị m a dọọrọ n’agha.”+
3 Onye ọ bụla n’ime unu, n’etiti ndị ya niile, ka Chineke ya nọnyere ya.+ Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, ma wughachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel—ọ bụ ya bụ ezi Chineke+—bụ́ ụlọ dị na Jeruselem.+
6 A sị nnọọ na nzọpụta dị ukwuu ga-esi na Zayọn bịara Izrel!+Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha,+Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwee obi ụtọ.+
11 Ma gị onwe gị, Juda, a kwadebeworo gị owuwe ihe ubi, mgbe m ga-achịkọtaghachi ndị m a dọọrọ n’agha.”+