Malakaị 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onyinye inweta ihu ọma nke Juda na Jeruselem ga-eweta ga-atọ Jehova ụtọ,+ dị ka ọ dị n’oge dị anya gara aga, dịkwa ka ọ dị n’oge ochie.+ Ndị Rom 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
4 Onyinye inweta ihu ọma nke Juda na Jeruselem ga-eweta ga-atọ Jehova ụtọ,+ dị ka ọ dị n’oge dị anya gara aga, dịkwa ka ọ dị n’oge ochie.+
12 Ya mere, ụmụnna m, eji m ọmịiko nke Chineke na-arịọsi unu ike ka unu nyefee Chineke ahụ́ unu+ dị ka àjà+ dị ndụ,+ dị nsọ,+ nke dị Chineke mma,+ ya bụ, ozi dị nsọ+ site n’ike iche echiche unu.+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+