Aịzaya 65:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma nweenụ obi ụtọ,+ ṅụrịakwanụ ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi n’ihi ihe m na-eke.+ N’ihi na m na-eke Jeruselem ka ọ bụrụ ihe na-enye ọṅụ, m na-ekekwa ndị ya ka ha bụrụ ihe na-enye obi ụtọ.+
18 Ma nweenụ obi ụtọ,+ ṅụrịakwanụ ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi n’ihi ihe m na-eke.+ N’ihi na m na-eke Jeruselem ka ọ bụrụ ihe na-enye ọṅụ, m na-ekekwa ndị ya ka ha bụrụ ihe na-enye obi ụtọ.+