Aịzaya 51:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta, tiri mkpu ọṅụ bata na Zayọn,+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ.+ Iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+
11 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta, tiri mkpu ọṅụ bata na Zayọn,+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ.+ Iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+