Aịzaya 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ndị nọ na Zayọn+ ga-ebiri na Jeruselem,+ ị gakwaghị akwa ákwá ma ọlị.+ Ọ ghaghị imere gị amara mgbe ọ nụrụ mkpu ákwá gị; ọ ga-aza gị ozugbo ọ nụrụ ya.+ Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+
19 Mgbe ndị nọ na Zayọn+ ga-ebiri na Jeruselem,+ ị gakwaghị akwa ákwá ma ọlị.+ Ọ ghaghị imere gị amara mgbe ọ nụrụ mkpu ákwá gị; ọ ga-aza gị ozugbo ọ nụrụ ya.+
19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+