Abụ Ọma 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+ Jeremaya 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-eji obi m nye unu ndị ọzụzụ atụrụ,+ ha ga-eme ka unu nwee ihe ọmụma na nghọta.+ Joel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri.
8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+
18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri.