Ndị Filipaị 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 n’ihi na ama m na a ga-azọpụta m n’ihi arịrịọ unu na-arịọsi ike+ nakwa n’ihi na mmụọ Jizọs Kraịst na-enyere anyị aka.+
19 n’ihi na ama m na a ga-azọpụta m n’ihi arịrịọ unu na-arịọsi ike+ nakwa n’ihi na mmụọ Jizọs Kraịst na-enyere anyị aka.+