2 Ndị Kọrịnt 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Unu nwekwara ike inyere anyị aka na-arịọ Chineke ka o nyere anyị aka.+ N’ihi na ọ bụrụ na ọtụtụ ndị arịọ Chineke arịrịọ, ọ ga-anụ ya ma nyere anyị aka. Ọtụtụ ndị ga-ejikwa maka ya na-ekele Chineke.+
11 Unu nwekwara ike inyere anyị aka na-arịọ Chineke ka o nyere anyị aka.+ N’ihi na ọ bụrụ na ọtụtụ ndị arịọ Chineke arịrịọ, ọ ga-anụ ya ma nyere anyị aka. Ọtụtụ ndị ga-ejikwa maka ya na-ekele Chineke.+