Ndị Filipaị 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 n’ihi na ama m na a ga-azọpụta m n’ihi arịrịọ unu na-arịọsi ike+ nakwa n’ihi na mmụọ Jizọs Kraịst na-enyere anyị aka.+ Faịlimọn 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Doziekwara m ụlọ m ga-anọ ma m bịa, n’ihi na ekpere unu nwere ike ime ka a hapụ m, mụ enweekwa ike ịbịa hụ unu.+
19 n’ihi na ama m na a ga-azọpụta m n’ihi arịrịọ unu na-arịọsi ike+ nakwa n’ihi na mmụọ Jizọs Kraịst na-enyere anyị aka.+
22 Doziekwara m ụlọ m ga-anọ ma m bịa, n’ihi na ekpere unu nwere ike ime ka a hapụ m, mụ enweekwa ike ịbịa hụ unu.+