2 Ndị Kọrịnt 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihe niile, a na-eme ka unu baa ọgaranya ka unu wee na-emesapụ aka n’ụzọ ọ bụla, bụ́ nke na-eme ka e si n’ọnụ anyị na-enye Chineke ekele;+
11 N’ihe niile, a na-eme ka unu baa ọgaranya ka unu wee na-emesapụ aka n’ụzọ ọ bụla, bụ́ nke na-eme ka e si n’ọnụ anyị na-enye Chineke ekele;+