11 Unu pụkwara inye aka site n’ịrịọsi arịrịọ ike n’ihi anyị,+ ka ọtụtụ ndị wee na-enye ekele+ n’ihi anyị maka ihe e ji obiọma nye anyị n’ihi ekpere nke ọtụtụ ndị.+
15 N’ihi na ihe niile bụ maka ọdịmma unu,+ ka obiọma na-erughịrị mmadụ nke e mere ka ọ mụbaa wee dị ukwuu n’ihi ekele nke ọtụtụ ndị ọzọ na-enye iji wetara Chineke otuto.+