Mak 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O si ebe ahụ bilie wee banye n’ógbè ndị dị gburugburu Taya na Saịdọn.+ O wee banye n’otu ụlọ, ọ chọghịkwa ka onye ọ bụla mara. Ma ọ pụghị izopụ ka ndị mmadụ ghara ịhụ ya;+
24 O si ebe ahụ bilie wee banye n’ógbè ndị dị gburugburu Taya na Saịdọn.+ O wee banye n’otu ụlọ, ọ chọghịkwa ka onye ọ bụla mara. Ma ọ pụghị izopụ ka ndị mmadụ ghara ịhụ ya;+