Jọn 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, ha bịakwutere Filip+ onye Betseida nke Galili, ha wee malite ịrịọ ya, sị: “Nna anyị ukwu, anyị chọrọ ịhụ Jizọs.”+
21 Ya mere, ha bịakwutere Filip+ onye Betseida nke Galili, ha wee malite ịrịọ ya, sị: “Nna anyị ukwu, anyị chọrọ ịhụ Jizọs.”+