Luk 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ọ dị, ọ nọ na-achọ ịhụ+ onye Jizọs a bụ, ma o nweghị ike n’ihi ìgwè mmadụ, n’ihi na ọ dị obere. Luk 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe Herọd hụrụ Jizọs, ọ ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu, n’ihi na ọ dịwo anya ọ nọ na-achọ ịhụ+ ya n’ihi na ọ nụwo+ banyere ya, ọ nọkwa na-enwe olileanya ịhụ ihe ịrịba ama ụfọdụ ọ ga-eme.
3 Otú ọ dị, ọ nọ na-achọ ịhụ+ onye Jizọs a bụ, ma o nweghị ike n’ihi ìgwè mmadụ, n’ihi na ọ dị obere.
8 Mgbe Herọd hụrụ Jizọs, ọ ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu, n’ihi na ọ dịwo anya ọ nọ na-achọ ịhụ+ ya n’ihi na ọ nụwo+ banyere ya, ọ nọkwa na-enwe olileanya ịhụ ihe ịrịba ama ụfọdụ ọ ga-eme.