Matiu 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’oge ahụ, Herọd, bụ́ onye na-achị ógbè ahụ, nụrụ akụkọ banyere Jizọs+ Mak 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee ruo Eze Herọd ntị, n’ihi na aha Jizọs ghọrọ ihe ọha na eze maara, ndị mmadụ nọkwa na-ekwu, sị: “E mewo ka Jọn onye na-eme baptizim si ná ndị nwụrụ anwụ bilie, ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ndị a dị ike.”+
14 O wee ruo Eze Herọd ntị, n’ihi na aha Jizọs ghọrọ ihe ọha na eze maara, ndị mmadụ nọkwa na-ekwu, sị: “E mewo ka Jọn onye na-eme baptizim si ná ndị nwụrụ anwụ bilie, ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ndị a dị ike.”+