Matiu 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’oge ahụ, Herọd, bụ́ onye na-achị ógbè ahụ, nụrụ akụkọ banyere Jizọs+ Luk 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Herọd onye na-achị ógbè ahụ wee nụ banyere ihe niile na-emenụ. Ọ nọkwa n’oké mgbagwoju anya n’ihi na ụfọdụ ndị na-ekwu na e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jọn.+
7 Herọd onye na-achị ógbè ahụ wee nụ banyere ihe niile na-emenụ. Ọ nọkwa n’oké mgbagwoju anya n’ihi na ụfọdụ ndị na-ekwu na e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jọn.+