Mak 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Eze Herọd nụrụ ihe a n’ihi na a na-anụ aha Jizọs n’ebe niile. Ndị mmadụ nọkwa na-asị: “A kpọlitela Jọn Onye Na-eme Baptizim n’ọnwụ. Ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ebube dị iche iche.”+
14 Eze Herọd nụrụ ihe a n’ihi na a na-anụ aha Jizọs n’ebe niile. Ndị mmadụ nọkwa na-asị: “A kpọlitela Jọn Onye Na-eme Baptizim n’ọnwụ. Ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ebube dị iche iche.”+