Jọn 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ na ma Jizọs ma ndị na-eso ụzọ ya anọghị n’ebe ahụ, ha banyere n’obere ụgbọ mmiri ha wee bịa Kapaniọm ịchọ+ Jizọs. Jọn 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, ha bịakwutere Filip+ onye Betseida nke Galili, ha wee malite ịrịọ ya, sị: “Nna anyị ukwu, anyị chọrọ ịhụ Jizọs.”+
24 Ya mere, mgbe ìgwè mmadụ ahụ hụrụ na ma Jizọs ma ndị na-eso ụzọ ya anọghị n’ebe ahụ, ha banyere n’obere ụgbọ mmiri ha wee bịa Kapaniọm ịchọ+ Jizọs.
21 Ya mere, ha bịakwutere Filip+ onye Betseida nke Galili, ha wee malite ịrịọ ya, sị: “Nna anyị ukwu, anyị chọrọ ịhụ Jizọs.”+