Jenesis 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Rechel wee sị: “Chineke ekpepụtawo m,+ o gewokwa ntị n’olu m, nke mere na o nyere m nwa nwoke.” Ọ bụ ya mere o ji gụọ ya Dan.+ Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”
6 Rechel wee sị: “Chineke ekpepụtawo m,+ o gewokwa ntị n’olu m, nke mere na o nyere m nwa nwoke.” Ọ bụ ya mere o ji gụọ ya Dan.+
28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”