Ndị Ikpe 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’” Abụ Ọma 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+ Abụ Ọma 75:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ onyeikpe.+Ọ na-eweda otu onye ala, buliekwa onye nke ọzọ elu.+
27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’”
26 Kpee m ikpe,+ Jehova, n’ihi na mụ onwe m ejewo ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m,+Ọ bụkwa Jehova ka m tụkwasịrị obi, ka m wee ghara ịma jijiji.+