2 Ndị Eze 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+ Ilu 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ezi omume na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Obi ụtọ na-adịrị ụmụ ya ndị ga-anọ mgbe ọ nwụsịrị.+
3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+
7 Onye ezi omume na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Obi ụtọ na-adịrị ụmụ ya ndị ga-anọ mgbe ọ nwụsịrị.+