Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+ Abụ Ọma 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ na-eme amara ogologo ụbọchị dum, na-agbazinyekwa ihe,+N’ihi ya, ụmụ ya ga-enweta ngọzi.+ Ọrụ Ndịozi 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+