1E nwere otu nwoke n’ala Ọz+ onye aha ya bụ Job;+ nwoke ahụ enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ ọ bụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.+
11 N’ezie, ana m asị unu, N’etiti ndị ụmụ nwaanyị mụrụ,+ ọ dịbeghị onye e mere ka o bilie nke ka Jọn Onye Na-eme Baptizim ukwuu; ma onye ka nta n’alaeze+ eluigwe ka ya ukwuu.