Abụ Ọma 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na eze tụkwasịrị Jehova obi,+Tụkwasịkwa obi n’obiọma* nke Onye Kasị Elu. A gaghị eme ka ọ maa jijiji.+ Abụ Ọma 37:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Iwu Chineke ya dị n’obi ya;+Ụkwụ agaghị ama ya jijiji.+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+ Ilu 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ịtụ mmadụ egwu na-eweta ọnyà,+ ma a ga-echebe onye tụkwasịrị Jehova obi.+
7 N’ihi na eze tụkwasịrị Jehova obi,+Tụkwasịkwa obi n’obiọma* nke Onye Kasị Elu. A gaghị eme ka ọ maa jijiji.+