Abụ Ọma 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị.
8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị.