Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 E wee kpọkọta ndị odeakwụkwọ eze+ n’ọnwa mbụ, n’abalị nke iri na atọ ya, e dekwara+ iwu niile Heman nyere ndị setrap eze na ndị gọvanọ na-achị ógbè dị iche iche,+ ndị isi nke ndị dị iche iche, nke ógbè ọ bụla, otú ha si ede ihe,+ ndị nke ọ bụla n’asụsụ ha; e dere ya n’aha+ Eze Ahazuirọs, jirikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara.+

  • Esta 8:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 O wee dee ihe n’aha Eze+ Ahazuirọs, jirikwa mgbaaka eze e ji aka ihe akara+ kaa ya akara+ wee zipụ akwụkwọ ozi ahụ site n’aka ndị na-ebu ozi+ bụ́ ndị na-eji ịnyịnya aga ozi, ndị na-agba ịnyịnya ndị e ji aga ozi eze, bụ́ ụmụ nne ịnyịnya ndị na-awụ ọsọ,

  • Daniel 6:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ugbu a, eze, mee ka ụkpụrụ a ghọọ iwu, bịanyekwa aka n’akwụkwọ,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, dị ka iwu ndị Midia na ndị Peshia si dị,+ bụ́ nke a na-adịghị akagbu akagbu.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya