Esta 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ziga akwụkwọ ozi+ n’ógbè niile eze na-achị, ógbè nke ọ bụla+ n’otú ha si ede ihe, ndị ọ bụlakwa n’asụsụ ha, ka onye ọ bụla bụ́ di na-eme dị ka onyeisi n’ezinụlọ ya mgbe niile+ ma na-ekwu okwu n’asụsụ ndị obodo ya.
22 O wee ziga akwụkwọ ozi+ n’ógbè niile eze na-achị, ógbè nke ọ bụla+ n’otú ha si ede ihe, ndị ọ bụlakwa n’asụsụ ha, ka onye ọ bụla bụ́ di na-eme dị ka onyeisi n’ezinụlọ ya mgbe niile+ ma na-ekwu okwu n’asụsụ ndị obodo ya.