Ndị Rom 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Dị ka ihe atụ, iwu kegidere nwaanyị lụrụ di n’ebe di ya nọ mgbe di ya nọ ndụ; ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, a tọpụwo ya n’iwu nke di ya.+ Ndị Efesọs 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na di bụ isi nke nwunye+ ya dị ka Kraịst bụkwa isi nke ọgbakọ ahụ,+ ebe ọ bụ onye nzọpụta nke ahụ́ a.
2 Dị ka ihe atụ, iwu kegidere nwaanyị lụrụ di n’ebe di ya nọ mgbe di ya nọ ndụ; ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, a tọpụwo ya n’iwu nke di ya.+
23 n’ihi na di bụ isi nke nwunye+ ya dị ka Kraịst bụkwa isi nke ọgbakọ ahụ,+ ebe ọ bụ onye nzọpụta nke ahụ́ a.