Ọnụ Ọgụgụ 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na di ya gbochiri ya+ n’ụbọchị ọ nụrụ ya, ọ kagbuola nkwa nwaanyị ahụ kwere ma ọ bụ nkwa nke si ya n’egbugbere ọnụ pụta nke o kwere n’echeghị echiche na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga-eme, Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 7:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Iwu ji nwunye n’oge niile di ya dị ndụ.+ Ma ọ bụrụ na di ya adaa n’ụra ọnwụ, o nweere onwe ya ịlụ onye ọ chọrọ, naanị n’ime Onyenwe anyị.+
8 Ma ọ bụrụ na di ya gbochiri ya+ n’ụbọchị ọ nụrụ ya, ọ kagbuola nkwa nwaanyị ahụ kwere ma ọ bụ nkwa nke si ya n’egbugbere ọnụ pụta nke o kwere n’echeghị echiche na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga-eme, Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ.+
39 Iwu ji nwunye n’oge niile di ya dị ndụ.+ Ma ọ bụrụ na di ya adaa n’ụra ọnwụ, o nweere onwe ya ịlụ onye ọ chọrọ, naanị n’ime Onyenwe anyị.+