2 Ndị Eze 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+ 2 Ndị Eze 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ehaz wee zigara Tiglat-piliza+ eze Asiria ndị ozi, sị: “Abụ m ohu gị,+ bụrụkwa nwa gị. Gbagote zọpụta+ m n’ọbụ aka eze Siria nakwa n’ọbụ aka eze Izrel, bụ́ ndị na-ebuso m agha.”
29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+
7 Ehaz wee zigara Tiglat-piliza+ eze Asiria ndị ozi, sị: “Abụ m ohu gị,+ bụrụkwa nwa gị. Gbagote zọpụta+ m n’ọbụ aka eze Siria nakwa n’ọbụ aka eze Izrel, bụ́ ndị na-ebuso m agha.”