Joshụa 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+ Joshụa 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha nyekwara ụmụ Erọn bụ́ onye nchụàjà obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Hibrọn,+ ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya,
15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+
13 Ha nyekwara ụmụ Erọn bụ́ onye nchụàjà obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Hibrọn,+ ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya,