Jenesis 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá. Joshụa 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+
2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá.
13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+