Joshụa 24:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Na Shikem ka ndị Izrel liri ọkpụkpụ Josef+ ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ala Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem. Ọ zụrụ ya otu narị (100) mkpụrụ ego.+ Ọ bụkwa ụmụ Josef ketara ala ahụ.+
32 Na Shikem ka ndị Izrel liri ọkpụkpụ Josef+ ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ala Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem. Ọ zụrụ ya otu narị (100) mkpụrụ ego.+ Ọ bụkwa ụmụ Josef ketara ala ahụ.+