Jenesis 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aịzik gbara afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Siria+ nke Padan-eram, bụ́ nwanne nwaanyị Leban onye Siria. Jenesis 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Isọ hụrụ na Aịzik agọziwo Jekọb ma ziga ya Padan-eram ka ọ gaa lụrụ nwaanyị n’ebe ahụ, nakwa na mgbe ọ gọziri ya o nyere ya iwu, sị: “Esila n’etiti ndị inyom Kenan lụta nwaanyị”;+
20 Aịzik gbara afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Siria+ nke Padan-eram, bụ́ nwanne nwaanyị Leban onye Siria.
6 Mgbe Isọ hụrụ na Aịzik agọziwo Jekọb ma ziga ya Padan-eram ka ọ gaa lụrụ nwaanyị n’ebe ahụ, nakwa na mgbe ọ gọziri ya o nyere ya iwu, sị: “Esila n’etiti ndị inyom Kenan lụta nwaanyị”;+