Ndị Ikpe 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerubel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem ma gwa ha na ndị niile si n’ezinụlọ nna nne ya, sị:
9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerubel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem ma gwa ha na ndị niile si n’ezinụlọ nna nne ya, sị: