Jenesis 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ. Jenesis 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka oge na-aga, Jekọb bịarutere n’obodo Shikem,+ nke dị n’ala Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla, ka o si na Padan-eram+ na-alọta; o wee maa ụlọikwuu n’ihu obodo ahụ. Jenesis 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ ndị ikom Jekọb ndị ọzọ wakporo ndị ikom e merụrụ ahụ́ nke ukwuu wee bukọrọ ihe dị n’obodo ahụ, n’ihi na ha merụrụ nwanne ha nwaanyị.+ 1 Ndị Eze 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Rehoboam+ wee gaa Shikem, n’ihi na ọ bụ na Shikem+ ka Izrel dum bịara ka ha mee ya eze. Ọrụ Ndịozi 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.
6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ.
18 Ka oge na-aga, Jekọb bịarutere n’obodo Shikem,+ nke dị n’ala Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla, ka o si na Padan-eram+ na-alọta; o wee maa ụlọikwuu n’ihu obodo ahụ.
27 Ụmụ ndị ikom Jekọb ndị ọzọ wakporo ndị ikom e merụrụ ahụ́ nke ukwuu wee bukọrọ ihe dị n’obodo ahụ, n’ihi na ha merụrụ nwanne ha nwaanyị.+
16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.