Jenesis 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+ Jenesis 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, Jekọb lọkwutere Aịzik nna ya na Mamri,+ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, bụ́ ebe Ebreham na Aịzik biri dị ka ndị ọbịa.+
19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+
27 N’ikpeazụ, Jekọb lọkwutere Aịzik nna ya na Mamri,+ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, bụ́ ebe Ebreham na Aịzik biri dị ka ndị ọbịa.+