1 Ihe E Mere 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa, tinyekwara ndị Livaị niile bu Igbe ahụ nakwa ndị ọbụ abụ nakwa Kenanaya+ bụ́ onyeisi na-ahụ maka ihe ndị ọbụ abụ na-ebu;+ ma Devid yikwa efọd+ e ji ákwà linin kwaa. 2 Ihe E Mere 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ+ na ajị anụ e sijiri odo odo na ákwà ọma na-acha uhie uhie mee ákwà mgbochi+ ya, ọ kpakwara cherọb n’elu ya.+
27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa, tinyekwara ndị Livaị niile bu Igbe ahụ nakwa ndị ọbụ abụ nakwa Kenanaya+ bụ́ onyeisi na-ahụ maka ihe ndị ọbụ abụ na-ebu;+ ma Devid yikwa efọd+ e ji ákwà linin kwaa.
14 O jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ+ na ajị anụ e sijiri odo odo na ákwà ọma na-acha uhie uhie mee ákwà mgbochi+ ya, ọ kpakwara cherọb n’elu ya.+