Matiu 27:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+ Ndị Hibru 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+
51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+
20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+